Winning entries could not be determined in this language pair.There were 2 entries submitted in this pair during the submission phase. Not enough entries were submitted for this pair to advance to the finals round, and it was therefore not possible to determine a winner.Competition in this pair is now closed. |
Were ya na ị na-eri nri na isi obodo Europe ebe ị na-amaghị asụsụ ejiri mara ha. Onye na ebutere nri mmadụ nri na-asụ obere bekee, mana site n'ụzọ ọbụla okwere omume, ị ghọta nri ị matara n'ime akwụkwọ nri, rie ma kwụọ ọgwọ. Ugbu a, lee anya na nke a, mgbe ị gara ije nke na-agaghị ọfụma, ị pụta, agụụ na-agụgbu gị, n'otu ime obodo ndị Amazon. Ndị bi ebe ahụ amaghị ihe ha ga-eme gị. Mgbe ị na-eme ụda ịta ihe, ha e nwere ya dika asụsụ obodo gị. Mgbe ị weliri aka gị iji gosipụta nnyefe, ha na-eche na ị na-ebido ọgụ. Ikwurita okwu n’enweghi onodu nkekọrịta na araahụ. Dịka ọmụmaatụ, a ga-ahapụrịrị saịtị redio redio na-egbochi nsogbu ruo ọtụtụ iri puku afọ; n'agbanyeghị nke ahụ, ebe ọ bụ na ndị Bekee nke naanị otu puku afọ gara aga amaghịzi ihe ọtụtụ ndị na-ekwu okwu n'oge e kwuru, ndị ụlọ ọrụ agbaala mbọ mepụta ịdọ aka ná ntị iji soro nsị nuklia. Kọmitii ndị na-ahụ maka ịme ihe a ewepụtala ihe niile site na ihe ndozi dị elu, na Edvard Munch nke "mkpu ahụ", na osisi ndị gbanwere mkpụrụ ndụ ihe nketa iji gbanwee acha anụnụ anụnụ. Onweghi onye kwere nkwa ị nogide n’iru. ụfọdụ n'ime otu ndị ahụ rụrụ ọrụ na ozi saịtị ndị a abụrụla akụkụ nke nnukwu ihe ịma aka: ịkọrọ ndụ ndị ọzọ na ụwa. Nke a bụ isiokwu nke "asụsụ ndị ọzọ", Akwụkwọ ọhụrụ nke Daniel Oberhaus, onye nta akụkọ na 'Wiired.' Onweghi ihe a matara gbasara etu ndi ozo si enweta ozi. Otu mbadamba nkume e zigara na mmalite afọ ndị 1970 na Pioneer 10 na 11, ugboelu abụọ, na-egosi ụmụ mmadụ gba ọtọ na akwụkwọ ntụzi aka ịchọta ụwa na ihe ndi nọ n'ime ya, mana nke a gosipụtara na ndi ọbia ụwa na-ahụ ụzọ. Ebe ọ bụ na ụdị ọrụ a enweghị ohere karịrị nke pere mpe ịchọta ya, redio sitere na ụwa, na-aga ọsọ ọsọ, nwere ike ịkpọtụrụ ha. Mana dịka a ga-akụrịrị redio nke ụwa na ụda ziri ezi, otu a ka ọ ga-adị na nke ndị 'interstellar'. Olee otú ndị ọbịa ga-esi mara nke ziri ezi? Ihe ncheta nke ndị ọsụ ụzọ na-enye ihe ngosi dị n'ụdị eserese nke mbido atọm nke 'hydrogen' , nke magnetik na-agbadata na mgbe niile, yana ugboro 1,420MHz. Ebe 'hydrogen' bụ ihe kachasị ụba na mbara igwe, olile anya bụ na eserese a nwere ike rụọ ọrụ dị ka ụdị nọmba ekwentị. | Entry #31378 — Discuss 0 — Variant: Not specified
|
Were ya na ị na-eri nri na isi obodo Europe ebe ị na-amaghị asụsụ mpaghara. Onye odibo ahụ na-asụ obere bekee,N'ụzọ ụfọdụ, ị na-ejikwa ịtụ ihe site na ndepụta nri ị na-achọpụta, rie ma kwụọ ụgwọ .Ugbu a lee ya anya kama, mgbe njem gwụchara, ị pụta, agụụ na-agụ gị, n'obodo ndị Amazon . Ndị bi ebe ahụ amaghị ihe ha ga-eme gị. Ntughari gi, nke ha mehiere maka ire gi. Mgbe ị weliri aka gị iji gosipụta nnyefe, ha na-eche na ị na-ebido ọgụ. Ikwurita okwu n’enweghi onodu nkekọrịta. Dịka ọmụmaatụ, a ga-ahapụrịrị saịtị redioaktivu na-egbochi nsogbu ruo ọtụtụ iri puku afọ; n'agbanyeghị nke ahụ, ebe ọ bụ na ndị Bekee nke naanị otu puku afọ gara aga anaghị aghọtazi ihe ọtụtụ ndị na-ekwu okwu n'oge a, ụlọ ọrụ agbaala mbọ ịdọ aka na ntị ka ha soro ihe mkpofu nuklia. Kọmitii ndị na-ahụ maka ime nke a ewepụtala ihe niile site na ụlọ elu, ruo Edvard Munch .'"Na-eti mkpu", na osisi agbanwetụrụ na-atụgharị na-emenye ụjọ-acha anụnụ anụnụ. Ọ dịghị onye na-ekwe nkwa na-àmà na-eme n'ọdịnihu . Fọdụ n'ime otu ndị ahụ rụrụ ọrụ na ozi saịtị ndị a abụrụla akụkụ nke nnukwu ihe ịma aka: ịkọrọ ndụ ndị ọzọ. Nke a bụ isiokwu nke "Asụsụ ndị ọzọ", akwụkwọ ọhụrụ nke Daniel Oberhaus, onye nta akụkọ na Wired. Onweghi ihe amatara gbasara etu ndi ozo si enweta ozi. Otu mbadamba nkume e zigara na mmalite afọ ndị 1970 na Pioneer 10 na 11, ụgbọ mbara igwe abụọ,Onweghi ihe amatara gbasara etu ndi ozo si enweta ozi. Otu mbadamba nkume e zigara na mmalite afọ ndị 1970 na Pioneer 10 na 11, ụgbọelu abụọ, na-egosi ụmụ mmadụ gba ọtọ na maapụ ịchọta ụwa — ihe ndị bụ isi, mana ọbụlagodi na echee na ndị ọbịa nwere ike ịhụEbe ọ bụ na ọrụ aka a enweghị ohere karịrị nke pere mpe ịchọta ya, o yikarịrị ka anyị ga-esi na redio gbasaa site na ụwa, na-aga ọsọ ọsọ nke ìhè. Mana dịka a ga-akụrịrị redio nke ụwa na ụda ziri ezi, otu a ka ọ ga-adị n'ụdị interstellar. Olee otú ndị ọbịa ga-esi mee nke ziri ezi? Ihe ncheta nke ndị ọsụ ụzọ na-enye ihe ngosi dị n'ụdị eserese nke mbido hydrogen atom, nke magnetik na-agbadata na mgbe niile, yana ugboro 1,420MHz. Ebe hydrogen bụ ihe kachasị ụba na mbara igwe, olile anya bụ na eserese a nwere ike rụọ ọrụ dị ka ụdị nọmba ekwentị. | Entry #31805 — Discuss 0 — Variant: Not specified
|